Luísa Diogo
From Wikipedia, the free encyclopedia
Luísa Dias Diogo (amụrụ n'abalị iri na otu n'ọnwa Eprel n'afọ 1958) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Mozambik nke jere ozi dị ka praịm minista nke Mozambique site n'ọnwarị n'afọ 2004 ruo Jenụwarị n"afọ 2010. Ọ nọchiri Pascoal Mocumbi, onye bụ praịm minista afọ itoolu gara aga. Tupu ọ bụrụ praịm minista, ọ bụ minista na-ahụ maka atụmatụ na ego, ọ nọgidekwara na-arụ ọrụ ahụ ruo n'ọnwa Febụwarị afọ 2005.[1]
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Mozambique |
Aha enyere | Luisa, Luísa |
aha ezinụlọ ya | Diogo |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Eprel 1958 |
Ebe ọmụmụ | Tete Province |
nwanne | Vitória Diogo |
Ọrụ ọ na-arụ | economist, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Prime Minister of Mozambique, Minister of Economy and Finances of Mozambique, Minister of Planning and Finance, Member of the Assembly of the Republic |
ebe agụmakwụkwọ | Eduardo Mondlane University, School of Oriental and African Studies, University of London, University of London |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | FRELIMO |
Onye òtù nke | Council of Women World Leaders |
Ihe nrite | Time 100, Order of Eduardo Mondlane, 2nd class |
Close
Ọ bụ nwanyị mbụ bụ praịm minista nke Mozambique. Diogo na-anọchite anya otu FRELIMO, nke na-achịkwa mba ahụ kemgbe nnwere onwe na 1975.