Papercutting
From Wikipedia, the free encyclopedia
Ịcha akwụkwọ bụ nka nke a na eji akwụkwọ emepụta ihe dị iche iche. Nkà ahụ agbasala n'ụzọ pụrụ iche n'ụwa niile n'ụdị omenala dị iche iche. Otu ihe dị iche nke ọtụtụ omenala kwekọrọ na nke a n'ahụkarị bụ na a na-eji otu mpempe akwụkwọ eme ihe nka megide iji ọtụtụ ibe akwụkwọ achịkọtara ọnụ.
More information obere ụdị nke, ngwaahịa ma ọ bụ ihe emepụtara ...
obere ụdị nke | paper craft |
---|---|
ngwaahịa ma ọ bụ ihe emepụtara | cut-paper work |
intangible cultural heritage status | Inventory Intangible Cultural Heritage in the Netherlands |
ndị n'eme ya | cut-paper artist |
ihe eji ya eme | scissors |
Ntụaka URL | https://www.immaterieelerfgoed.nl/en/papierknipkunst |
Close