Umaru Yar'Adua
Onye isi ala Naijiria (1951-2010) / From Wikipedia, the free encyclopedia
Umaru Musa Yar'Adua bu onye e mere president Naigeria, soto Olusegun Obasanjo. O bidoro 29 Mee, 2007, bu onye People's Democratic Party (PDP), ndi meriri e meri na general election 2007 Naijiria, na 21 Eprel. Mbu ha biata People's Democratic Party, ha bula onye ndi People's Redemption Party, tupu ha so papa ya, onye bula vice chairman nde National Party of Nigeria (Naijiria).
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Umaru Musa Yar'Adua |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Ọgọọst 1951 |
Ebe ọmụmụ | Katsina |
Ụbọchị ọnwụ ya | 5 Mee 2010 |
Ebe ọ nwụrụ | Nigerian Presidential Complex |
ihe kpatara ọnwụ | Churg-Strauss syndrome |
Ebe olili | Ȯra Katsina |
Ńnà | Musa Yar'Adua |
nwanne | Shehu Musa Yar'Adua |
Dị/nwunye | Turai Yar'Adua |
Asụsụ obodo | Asụsụ Fula |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Fula, Asụsụ Hausa |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, university teacher, onye ọchụ̀nta ego |
Ọkwá o ji | Ishi ochíchì Naigeria, Governor of Katsina State |
ebe agụmakwụkwọ | Barewa College, Mahadum Ahmadu Bello |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
candidacy in election | 2007 Nigerian presidential election |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
Close