Faruk Yahaya
From Wikipedia, the free encyclopedia
Farouk Yahaya (A mụrụ Jn'ụbọchị ise nke ọnwa Jenụwarị n'afọ 1966) bụ a onyeisi ndị ọchịagha nke Ndị agha Naijiria na onye isi ndị agha nke ugbu a nke President Muhammadu Buhari họpụtara n'ụbọchị iri abụọ na asaa nke ọnwa n'afọ 2021 [1] [2] [3] mgbe onye isi nke ọrụ ndị agha, Ibrahim Attahiru nwụrụ n'ihe mberede ụgbọelu Beechcraft King Air 350i dara na nso ọdụ ụgbọ elu Kaduna . [4]
More information ụdịekere, Ụbọchị ọmụmụ ya ...
ụdịekere | nwoke |
---|---|
Ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Jenụwarị 1966 |
Ọkwá o ji | Chief of Army Staff |
Close
Faruk Yahaya
Quick Facts Farouk Yahaya, Chief of Army Staff ...
Farouk Yahaya | |
---|---|
Chief of Army Staff | |
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]] | |
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]] | |
Àtụ:Str rep 27 May 2021 | |
President | Muhammadu Buhari |
Preceded by | Ibrahim Attahiru |
Personal details | |
Born | (1966-01-05) 5 Jenụwarị 1966 (age 58) Sifawa Bodinga, Sokoto State |
Alma mater | Nigerian Defence Academy Salford University |
Military service | |
Allegiance | Nigeria |
Branch/service | Nigerian Army |
Rank | Lieutenant general |
Close
Onyeisi ndị ọchịagha Farouk Yahaya bụ onye otu 37 Regular Course nke Ụlọ mmụta ndị agha ngbachite nke Naijiria nke dị na Kaduna.