Danger Mouse (musician)
Onye n'agụ egwu, Onye n'ede egwu na onye mmepu si Amerika / From Wikipedia, the free encyclopedia
Brian Joseph Burton (amụrụ n'ọnwa Julaị ubochi irí abụọ na itoolu, n'afọ 1977), nke a maara dịka Danger Mouse, bụ onye America na-eti egwu, onye na-ede egwu na onye na-emepụta ihe ndekọ.[1] Ọ bịara bụrụ onye a ma ama n'afọ 2004 ógè ọ wepụtara The Grey Album, nke jikọtara egwu olu sitere na Jay-Z's The Black Album na ngwá ọrụ sitere na Beatles' The Beatles (aka White Album).[2] Esquire Magazine kpọrọ ya otu n'ime mmadụ iri asaa na ise kachasị nwee mmetụta na narị afọ nke iri abụọ na otu.
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha n'asụsụ obodo | Brian Burton |
Aha ọmụmụ | Brian Joseph Burton |
Aha enyere | Brian, Joseph |
aha ezinụlọ ya | Burton |
aha pseudonym | Danger Mouse |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Julaị 1977 |
Ebe ọmụmụ | White Plains |
ebe agụmakwụkwọ | University of Georgia, Redan High School |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1998 |
Onye òtù | CeeLo Green |
ngwa egwu | synthesizer, Jita, musical keyboard, drum kit, olu egwụ |
diskografi | Danger Mouse discography |
Onye òtù nke | DANGERDOOM, Gnarls Barkley, Broken Bells |
ụdị | egwu hip hop, rhythm and blues |
akara ndekọ | Ihe ndekọ Capitol |
webụsaịtị |
O guzobere Gnarls Barkley na CeeLo Green ma weputa abọm ya St. Elsewhere na The Odd Couple . N'afọ 2009, ya na James Mercer nke indie rock band The Shins rụkọrọ ọrụ iji mepụtakwa otu Broken Bells . Na mgbakwunye, Burton na onye egwu MF Doom rụkọrọ ọrụ dị ka Danger Doom wee wepụta abọm The Mouse and the Mask .