Mahathir Mohamad
From Wikipedia, the free encyclopedia
Mahathir Mohamad (mụrụ July 10 , 1925) bụ onye nke anọ (1981-2003) na nke asaa (2018-2020) Praịm Minista nke Malaysia.[1] N'oge ọchịchị ya, akụ na ụba Malaysia tolitere ngwa ngwa ma belata ịda ogbenye nke ukwuu.[2] A maara ya dị ka "Nna nke Modernization na Malaysia" n'ihi ịrụ ọtụtụ nnukwu ihe owuwu.[3][4][5]