Nadia Lutfi
From Wikipedia, the free encyclopedia
Nadia Lutfi ma Nadia Loutfi (a mụrụ Poula Mohamed Mostafa Shafiq (3 Jenụwarị 1937 - 4 Febụwarị 2020) bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri.[1] N'oge ọ kachasị elu n'ọrụ ya, ọ bụ otu n'ime ndị na-eme ihe nkiri kachasị ewu ewu n'oge ọlaedo nke ihe nkiri Egypt.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kingdom of Egypt, Republic of Egypt, United Arab Republic, Egypt |
aha n'asụsụ obodo | نادية لطفي |
Aha ọmụmụ | پولا مُحمَّد مصطفى شفيق |
Aha enyere | Nadia |
aha ezinụlọ ya | Lutfi |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Jenụwarị 1937 |
Ebe ọmụmụ | Abdin |
Ụbọchị ọnwụ ya | 4 Febụwarị 2020 |
Ebe ọ nwụrụ | Cairo |
Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
ihe kpatara ọnwụ | acute bronchitis |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
Ọrụ ọ na-arụ | omee |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1958 |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 1993 |
Close